akara nke obe
(Dupụ̀rụ̀ sì Akara nke obe)
Nkọwa[dezie]
Akara nke obe bu Ngosipụta nke aka na-agafe n'ihu ahụ mmadụ n'ụdị obe nke e mere dị ka ịchọ nchekwaba na ịkpokwu Chineke.
Nkejiasụsụ[dezie]
ngwaa
Ọmụmaatụ[dezie]
- E mere m akara nke obe mgbe ndị ohi bịara na bee anyị.
- Ụkọchukwu na-eji akara nke obe ebido ika ụka